Dee Otu ilu i mutara n'aka nne na nna gi ma kowakwa ihe oputara.
Page 1 of 1 • Share
- ParadiseAdministrator
- Gender : Male
Time Online : 52d 6h 12m 24s
State : Ebonyi
My Club :
Posts : 1101 Posts Liked : 381
Awards :
Na asusu Igbo, Dee Otu ilu i mutara n'aka nne na nna gi ma kowakwa ihe oputara.
- IgboistReporterModerator
- Gender : Female
Time Online : 3m 19s
State : Igboland
My Club :
Posts : 187 Posts Liked : 55
egwu adighi atu afo ya eburu uzo
- Vera Okosi MbakweGuest
Nkita ananyuru anyu amaghi na onye erihi na o ma nyu. Nke a putara na mmadu amaghi na ife du uko
- AnaeloGuest
Nku Onye Kpara naokochi ka ona Anya na udummiri
- ObiechinaGuest
Ezi Afa Ka Ego. Ife Oputara Bu; Ezi Afa Ka Ego.
- OkamemeGuest
Aka ajaja na ebute onu mmanumanu. Ihe oputara bu, onye ruo ya erie
- ChineduGuest
Nkita si na ihe mere oji eweli ukwu ya elu ma ona anyu mamiri bu ka umunna ya huta na odighi ibi di ya na okpuru ukwu
- OgbonnaGuest
Nwata bulie nna ya elu,ngwongwo na ngwongwo ayochie ya anya.
- LabisterLv1: New Member
- Time Online : 14m 52s
My Club :
Posts : 18 Posts Liked : 9
Mgbe ezi di na ukwu ukwa.=the good old days.
- LabisterLv1: New Member
- Time Online : 14m 52s
My Club :
Posts : 18 Posts Liked : 9
Dika Onye Igbo, tua ofu ilu Igbo . Onwu egbughi ji Ejii chua aja emecha opuo ome
Create an account or log in to leave a reply
You need to be a member in order to leave a reply.
Page 1 of 1
Permissions in this forum:
You cannot reply to topics in this forum